Full Lyrics
[CHORUS]
Enwere m an̄ụrị oge m nụrụ ka ha naekwusi,
K'anyị jee n'ụlọ Chukwu.
Chineke Nna m o, ụlọ Chukwu.
[VERSE 1]
Enwere m an̄ụrị oge m nụrụ ka ha naekwusi,
K'anyị jee nụ n'ụlọ Chukwu.
Ngị bụ Jerusalem, anyị kwụzi n'ọnụ ụzọ ama gị.
[VERSE 2]
Ewuru Jerusalem dịka oke obodo kwụsiri ike,
Dịka oke obodo kwụsiri ike.
Ebe ahụ ka mba niile n'aga,
Mba niile nke Dinwenu, ụlọ Chukwu.
[VERSE 3]
N'ihi ịhụnanya nke ụmụnne m.
[VERSE 4]
A ga m arịọ maka ọdịmma gị,
K'anyị jee n'ụlọ Chukwu, ụlọ Chukwu.