Full Lyrics
INTRO
Enwere m añụrị, oge m nụrụ ka ha n'ekwu sị
"K'anyị jee n'ụlọ Chukwu, n'ụlọ Chineke Nna m o"
Nwere m añụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwu sị,
K'anyị jeenụ n'ụlọ Chukwu.
UNISON
Ngị bụ Jerusalem; anyị kwụzị n'ọnụzọ ama gị.
Ewuru Jerusalem dịka oke obodo kwụsịrị ike.
Eb'ahụ ka mba nile n'aga, mba nile nke Dinwenụ.
REFRAIN
K'anyị jee n'ụlọ Chukwu, n'ụlọ Chukwu.
VERSE
N'ihi ịhụnanya nke ụmụnne m na ndị enyị m,
A na m ekwu sị Udo, udo.
Udo dịrị gị.
N'ihi ịhụnanya n'inwe m maka ụlọ nke a,
A gam arịọ mak'ọdịmma gị.