K`ANYI JEBE by Nwuba Emmanuel Frank — Lyrics

Nwuba Emmanuel Frank English Igbo Nigerian Pidgin Entrance songs Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Come let us go to the house of the Lord let us go k'anyi jebe ụmụnne m k'anyi werọnụ jebe ngwa zọzọ muje ụmụnne m k'anyi jee. [VERSE 1] Ọñụ juru m obi mgbe m nụrụ ka ha kwuru sị with a joyful heart let us go to the house of the Lord. [VERSE 2] Go to the house of the Lord Jerusalem is strongly built. [VERSE 3] Ebe ahụ ka ụmụ Chineke gaaga Ngwanụ k'anyi jee, let us go k'anyi jee O my brethren ejekalọ Ngwanụ k'anyi jee, let us go k'anyi jee my heart dey do me tininini mgbe m nụrụ ka ha n'ekwu sị ngwanụ k'anyi jee, let us go k'anyi jee.

Download the sheet music

K`ANYI JEBE

K`ANYI JEBE

By Nwuba Emmanuel Frank
Staff & Solfa
English, Igbo
5 pages
2 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want