Full Lyrics
REFRAIN
Omenma Chineke memenma ya
Ihe m yọrọ ya k'O meere m o
Kam si yọọ! Onye rị a gị?
Ị ma n'obi rie nne m sọrị sọrị
Ihe m yọrọ ya k'O meere m o
Kam si yọọ! Onye rị a gị?
Chineke meworo m ihe m yọrọ ya
Kam si yọọ! M'a shị m a pụrọnụ kwa gị ama m
Pụrị ihe o nyere m
Ihe m yọrọ ya k'O meere m o
Kam si yọọ Chukwu
Onye rị a gị?
Chineke meworo m ihe m yọrọ ya
Kam si yọọ!
VERSE 1
Ị ma n'ihe pụta l'ụmụnya ọbụla, nwanne lee anya n'ile
Olee onye a kụm gị shị bja
N'ala kpọma n'ekpere yọmanụ Chukwu Chi m mekwaranụ kam si yọọ
Kam si yọọ Chukwu
A nụmụnnị n'ụwa b'ụwa yọrọ
Mụ na ba lị nụ
Ụmụwa nụkwara mụ l'ọrịrị m Ọgba ọsọ kụranụ mụ
Mgbem n'ikpere n'ala kpọma n'ekpere yọmanụ
Ihe Chi m kwadoro
Chukwu Chi m mekwara nụ kam si yọọ
Kam si yọọ Chukwu
Kam si yọọ
VERSE 2
E kwen shịọgị rịgịma Onye kwụlụ mụ n'ụzọ nne ya
Onye kwụlụ mụ n'ụzọ nne ya
Mgbem a gbajuru doro, nwanne m o M'ọdịghị onye nyere m a
N'ala kpọma n'ekpere yọmanụ Chukwu Chi m mekwaranụ kam si yọọ
Kam si yọọ Chukwu
Kam si yọọ