Full Lyrics
[REFRAIN]
Kam gharịda nwanne m n'okwukwe
Kam gharịda n'okwukwe
[VERSE 1]
Kam gharịda nwanne m n'okwukwe ma k'okwukwe bụ ndụ
Okwukwe bụ ndụ, onye nwer'okwukwe n'elu ụwa ihe gaadịrị ya mma
Maka Chi naaz'ekpere n'oge ya
[VERSE 2]
Tụkwasara okwukwe na Chineke k'ị gharịda mgbe ọnwụnwa bịara
Rịda mgbe ọnwụnwa bịara
[VERSE 3]
Mak'okwukwe b'onyinye mmụọ Chukwu jiri m'ọgọ
Nwere ya ma jisie ya ike