Ka Anyi Naa by Anokwu Paschal C — Lyrics

Anokwu Paschal C Igbo Recessional / Dismissal Hymns FILM Songs FILM 2019 Anthems Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Ka anyị naa! Ka anyị naa! Ka anyị naa!! Ka anyị naa!! Ka anyị naa!!! Missa agwụsigo ka anyị nabazie n'udo. Nụrịbanụ Missa agwụsigo. Ndi ọma bịanụ kelee Chukwu ka anyị naba biri n'udo na oke ifunanya manye Chukwu ekele ọma. Okwu ahụ Ọ gwara ụmụazụ Ya n'ambu; "Gabazianụ na mba niile jee zie ha ncha na ozi nke ntohapụ n'agbụ" ka dị 're taa! N'ụbọchị anyị nụrịbanụ Missa agwụsigo. Ndi ọma bịanụ kelee Chukwu ka anyị naba biri n'udo na oke ifunanya manye Chukwu ekele ọma. Missa agwụsigo. Ka anyị kelee Chukwu, Missa agwụsigo. Ka anyị kelee Chukwu, Missa agwụsigo. Ka anyị kelee Chukwu, Missa agwụsigo. Ka anyị kelee Chukwu, Missa agwụsigo. Ka anyị kelee Chukwu, Missa agwụsigo. K'anyị kelee Chukwu.

Download the sheet music

Ka Anyi Naa

Ka Anyi Naa

By Anokwu Paschal C
Staff & Solfa
Igbo
25 pages
5 Downloads
Recessional / Dismissal Hymns FILM Songs FILM 2019 Anthems
0 0

More lyrics you may want