Full Lyrics
K'anyi kele Chukwuoma
O nyen'e me ih'oma
Makana Chineke Nna e
Mekwala ka O sie me
Sonwul'o me se ih'oma
K'anyi jee kele Chukwuoma
Makana Chineke Nna e
Mekwala ka O sie me
Ọ bụrụ na e zigb'ikuku
Bụ mmadụ k'o dina k'i
O nyegiya sọ f'ụbọsị
Ọ buni gagh'ekele ya?
REFRAIN
K'anyi jee kele Chukwu
Gbara y'egwu nawa mma
Ihe dị mma n'adị Chukwu mma
O nti dị Chukwu mma, bịa k'anyi kele ya.
Bịa mu, bịa mu, so o m kele ya
K'anyi si ya n'o me ka
I n'achọ nw'o nne m
Kere gi n'O bu Chi naenye mwa i che
Zogo nwa nne m, kogo nwa nne m, Eh!