Full Lyrics
REFRAIN
A nụrụ m olu n'asị
K'anyị jee n'ụlọ Chukwu
Obi n'asọ m ụtọ
Ka ha kwuru wee sị
K'anyị jee n'ụlọ nke Chineke
VERSE 1
Obi n'asọ m ụtọ mgbe ha gwara m sị m
K'anyị jee
VERSE 2
Ụkwụ anyị eguzowo Jerusalem n'ụzọ ama gị
Jerusalem bụ obodo nk'e wubere dịka oke obodo
Mba nile n'aga bụ ndị nke Chineke
VERSE 3
N'ihi ụmụnne m na ndị enyi m
Ka m ji ekwu sị
Udo dịrị gị, udo, udo dịrị gị
Maka ụlọ nke Chineke
Eeh, a ga m arịọrọ gị ọdịmma
Maka ọdịmma gị