KA ANYI JEE FEE CHUKWU by Chukwujekwu Nweke — Lyrics

Chukwujekwu Nweke Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS N'ihu Chineke Onye kere uwa choo ya mma K'anyi jebe nu Bia mee ya eze Onyukwu Onye dimma Kpoo isi ala nye y'ekele Eze uwa niile La nye y'otito Eze uwa niile VERSE 1 N'ime ulo nso Chukwu anyi ga kpo isi ala nye ya Fee ya ofufe rịọ ya mgbaghara njo Eze uwa niile VERSE 2 Ngozi Chineke wusa m n'obi ya di nso, Ngozi Chukwu, amara Chukwu, ebube Chukwu wusa nu m'o VERSE 3 Chukwu n'emere m'ihoma Lee m'o n'obi Gi Nnam otito M'o m buni elu ija mma gaa ya g'o

Download the sheet music

KA ANYI JEE FEE CHUKWU

KA ANYI JEE FEE CHUKWU

By Chukwujekwu Nweke
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want