K'ANYI JEE NYE YA EKELE by Sam C. Ezugwu — Lyrics

Sam C. Ezugwu Igbo Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

K'anyi jee nye ya ekele Ọ bụ ya mere k'anyi dịndụ n'ụwa N'omela mela Odogwu akataka Chukwu n'eme mma, Chineke imela Okwerenkwa me ya nara ekele Isi nkendụ, nwanne otuonye Olisa bi n'igwe imela Agada gbachiri ụzọ chim ọma Imela k'anyi jee nye ya ekele Ọ bụ ya mere k'anyi dịndụ n'ụwa N'omela k'anyi jee nye ya ekele Ọ bụ ya mere k'anyi dịndụ n'ụwa imee Ụmụnne m tobe nu Chukwu Tobe nu Chukwu gbabara Chukwu egwu dimma Ndi n'azụahịa tobe nu Chukwu Tobe nu Chukwu gbabara Chukwu egwu mara mma Ndi olu'oyibo tobe nu Chukwu Tobe nu Chukwu gbabara Chukwu egwu di'ụtọ Ndi ukochukwu tobe nu Chukwu Tobe nu Chukwu gbabara Chukwu egwu dimma Ndi n'alu'olu'aka tobe nu Chukwu Tobe nu Chukwu gbabara Chukwu egwu dimma K'anyi jee nye ya ekele Ọ bụ ya mere k'anyi dịndụ n'ụwa N'omela k'anyi jee nye ya ekele Ọ bụ ya mere k'anyi dịndụ n'ụwa Imela. I mela. I mela.

Download the sheet music

K'ANYI JEE NYE YA EKELE

K'ANYI JEE NYE YA EKELE

By Sam C. Ezugwu
Staff & Solfa
Igbo
9 pages
8 Downloads
Entrance songs Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want