K'ANYI JEE N'ULO CHUKWU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
10 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

K'ANYI JEE N'ULO CHUKWU by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Enwerem aṅụrị oge m nụrụ ka ha ne kwu, K'anyi je n'ụlọ Chukwu, K'anyi je n'ụlọ Chukwu, N'ụlọ Chineke Nna m o, Ụlọ Chukwu. Enwerem aṅụrị oge m nụrụ ka ha ne kwu si, K'anyi jee nụ n'ụlọ Chukwu. VERSE 1 Ngị bụ Jerusalem, Anyị kwụ zi n'ọnụ ụzọ ama gị. VERSE 2 Ewuru Jerusalem, Dịka oke obodo hwụsiri ike.
Read full lyrics

About K'ANYI JEE N'ULO CHUKWU

"K'anyi Jee N'ulo Chukwu" is a vibrant and joyful setting of Psalm 122, capturing the sheer gladness of being called into the presence of God. The title translates to "Let us go to the house of the Lord," and from the very first notes, the melody carries a bright, processional energy. It is a staple in Nigerian Catholic parishes, often sung as an Entrance hymn to gather the congregation or as a Responsorial Psalm.

The verses walk through the pilgrim's journey, marveling at the strong, built-up city of Jerusalem where the tribes go up to praise the Lord. As the song progresses, the choir sings a beautiful prayer for peace upon the house of God and all who dwell within it ("Udo dịrị gị"). Jude Nnam's arrangement gives the voices a rhythmic, uplifting bounce that naturally makes a choir want to sway as they process down the aisle, setting a tone of profound celebration for the Mass.