M'geji Obim Nile Kele Jehova by Jude Nwankwo — Lyrics

Jude Nwankwo Igbo Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Anthems Staff & Solfa notation

Full Lyrics

M'geji obim nile, M'geji obim nile, M'geji obim nile kele, kele Jehova; M'geji obim nile, M'geji obim nile kele, kele Jehova; M'gako kwa akuko oke olu Gi nile. M'gako kwa, akuko oke olu Gi nile, m'gako kwa akuko oke olu Gi nile. m'gako kwa akuko, m'gako akuko oke olu Gi nile. M'ganuri onu, m'ganuri onu, obim g'atokwam uto, nime Gi: M'gabuku aha Gi abu oma, Gi onye kachasi ihe nile elu; M'geji obim nile, kele, kele Jehova; Mgbe ndi iro m laghachiri azu, su ngongo, si kwa n'iru Gi la n'iyi. Uh... na I kpewo ikpem zirie zi na okwu ikpem; I noduru n'oche eze, buru onye ikpe n'eme ezi omume. M'geji obim nile, M'geji obim nile, M'geji obim nile kele, kele Jehova, kele Jehova, kele Jehova, Jehova.

Download the sheet music

M'geji Obim Nile Kele Jehova

M'geji Obim Nile Kele Jehova

By Jude Nwankwo
Staff & Solfa
Igbo
4 pages
1 Downloads
Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Anthems
0 0

More lyrics you may want