JESUS ENYI OMA M — Lyrics

Igbo FILM Songs FILM 2019 Offertory Hymns Hymns Sacred songs Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[Chorus] Jesus Enyi ọma m ooh, Onye dị ngọzi, nara mbuli elu Onye obi ọma mgbe dum Ihe niile mbu n'ụwa ọ bụ Gị mere m ya. Oh ekene m na ọtịto m ka m n'ebunyere Gị Chukwu. Oh nara ọtịto biko Eze m. [Tenor Solo] Ị hụna n'ọ bụ ya [Tutti] Ị hụna n'ọ bụ ya bụ ngọzi, Ngọzi bụ kwa nke ya. Onye r'anyị ndụ ọma e n'ahụike n'efu. Okwesiriekene oh Dinwenu, nara oh, oh nara ekene m m nenye Gị oh Chukwu nara ya gọzie, Ị dị mma, ị dị ukwu Olisa m Nara ekene, Ị dị mma ị dị ukwu Nna, Mma zuru oke ị nyere m ndụ, ị gwọrọ m ọrịa Ewo oh Chineke, ị dị mma ị dị ukwu ị dị mma mma Gị zuru oke Ọ bụ ya bụ onye nyere m ndụ n'akụnụba oh Chineke ị dị mma oh ị dị ukwu oh Nna mma Gị zuru oke oh Chineke onye naenye ndụ na ahụike Ewo mma Gị zuru oke Ah Uh O Chineke, ị dị mma ị dị mma, Chukwu ị bụ onye ọma, ka ụwa dum sọpụrụ ihe niile Chineke mere anyị o. Ike anyị niile bụ nke ya oh Chi m oh ị dị mma, ị dị mma ka anyị niile mara ya too ya. [Tenor Solo] K'anyị kele Olisa. [Tutti] Nọ dị mma O. Ọ dị mma n'ezie, n'ezie Chukwu anyị dị mma, Uh onye nyere anyị ndụ o nezie ọ bụ ya kwesiriekene, bịa o kele ya, ma too ya. Ị bụ ihe niile o nwere, Biko Chineke, Gị bụ Eze m Uh Uh uh uh ị dị mma n'ezie, oh ị dị mma n'ezie, ị dị mma n'ezie Chukwu ọma, oh Nna, zie Chukwu ọma. [Tenor Solo] Verse 1: K'anyị ṅụrịa n'ọ bụ Chukwu anyị bụ ọkaka n'ezie. Verse 2: K'anyị gọzie Jesu Eze anyị bụ ọkaka n'ezie. Verse 3: K'anyị too Jesu Eze anyị bụ ọkaka n'ezie. Verse 4: K'anyị kele Nna Chukwu anyị bụ ọkaka n'ezie.

Download the sheet music

JESUS ENYI OMA M

JESUS ENYI OMA M

Staff & Solfa
Igbo
9 pages
4 Downloads
FILM Songs FILM 2019 Offertory Hymns Hymns Sacred songs
0 0

More lyrics you may want