JESUS AHA N'ATỌ M ỤTỌ by Sam Ojukwu — Lyrics

Sam Ojukwu Igbo Hymns Communion Hymns Prayer Sacred songs Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Jesus aha n'atọ m ụtọ Jesus aha n'atọ m ụtọ Jesus aha kacha sị ebube Site n'ugwu rue na ndịda Jesus aha gị dị ụtọ Jesus aha kacha sị ebube N'enye ndụ, ndụ ebighebi VERSE 1 Ịhụnanya nke Jesus Ịhụnanya nke Jesus Ịhụnanya nke Jesus enweghị mgbanwe ọ bụla Ịhụnanya nke Jesus naadịgide VERSE 2 N'ime mkpa gbụm nịle N'ime ahụhụm nịle Ọ bụ Jesus naazọpụtam o Ike nke Jesus naadịgide VERSE 3 Jesus nwụrụ n'ihim Jesus nwụrụ n'ihim N'elu obe ka ọ nwụrụ n'ihim Ọbara ya ka ọ wụsara n'ihim

Download the sheet music

JESUS AHA N'ATỌ M ỤTỌ

JESUS AHA N'ATỌ M ỤTỌ

By Sam Ojukwu
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Hymns Communion Hymns Prayer Sacred songs
0 0

More lyrics you may want