Full Lyrics
[CHORUS]
Jesu onye mmeri a kpọgburu n'obe ebilitego
O bilitego n'ọnwụ
O bilitego n'ọnwụ
Ọnwụ, ọnwụ o nwerozi ike
Ọnwụ i nwerozi ike
Ike n'ebe ọ nọ
[REFRAIN]
K'anyi ṅụrịba ụmụnne m ṅụrịba
K'anyi ṅụrịba
Soro m k'anyi ṅụrịba
Makana Kristi nwa Chukwu emerigo
[VERSE 1]
Kristi nyoma
Nwa Chineke emerigo
[VERSE 2]
Kristi nwụrụ n'elu obe
O mechaa bilite n'ọnwụ
N'ụbọchị nke atọ
[VERSE 3]
Anyi n'enwe aṅụrị
Makana onye anyi ji nwe olileanya
Bilitere n'ọnwụ