JESU ONYE MMA MMA by Emeka Ujam S. (Emyrald) — Lyrics

Emeka Ujam S. (Emyrald) Igbo FILM Songs FILM 2019 Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Offertory Hymns Celebrations Anthems Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Onye eze Jesu Kristi onye mma mma Onye oma, dikendikerere [SECTION 1] Iyo! Ekele onye akidi na nke o gworo O gwo gidi ozo, otito ya gboro di Iyo! Aiye! Anya huru ugo jaa ya mma Maka na anaghi ahu ugo kwa daa Iyo! Aiye! O ji ji jide mma Okwa onye o wanyere ya gaeri [SECTION 2] Iyo! Aiye! Jesu bia nara ekele Maka na o ruru gi Iyo! Aiye! Chukwu oma k'anyi jee nye ya ekele Gozienu oha ya bia nye ya otito K'anyi jee nye ya ekele n'otito ewo! K'anyi jeenu vulie ha ya elu Jesu Kristi nara ekele na nara otito Onye mma mma Chineke ukwu [SECTION 3] Ebubem o imela Ebubem dike imela Chi m anaghi eri ji O nughi eriede Na n'otito ka o naeri Vuru kpekele vuje ri Chineke Mana be Chukwu onye otikenkigwe n'uwa Biko nara otito anyi na o ruru gi Chi m imela Chukwu oma onye mma mma onye obi oma [SECTION 4] Iyo! Jesu nwa David Anyi siri gi na ihe inaemere anyi Na o duro yi ekele O meme! Ekele onye akidi na nke o gworo O gwo gidi ozo, otito ya gboro di [CODA] Chi m oma Chukwu oma onye mma mma So imela

Download the sheet music

JESU ONYE MMA MMA

JESU ONYE MMA MMA

By Emeka Ujam S. (Emyrald...
Solfa
Igbo
6 pages
5 Downloads
FILM Songs FILM 2019 Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Offertory Hymns Celebrations Anthems
0 0

More lyrics you may want