Full Lyrics
Chorus
Jesu Kristi, Jesu nwa David, meere anyi ebere.
Verse 1
K'anyi loo na Get'samani
ka Jesu siri wee taa ahuhu
nwute wutere Ya n'obi
na soso mmee ukwu suru Ya.
Verse 2
E kedoro Jesu n'ide
n'irukom madu nile
ezi torem madu nkiti
ka ha pia Ya utari.
Verse 3
Ndi agha kpara okpu ogwu
kpubere Jesu n'isi
Ha na k'ocha Dinwenwa anyi Jesu
ekele eze ndi Jew.
Verse 4
E kpegburu Jesu k'O nwuo
ka O wee buru obe di alo
ugboro ito ka O dara n'ala
n'uzo nke m di r d s t s r m f d m s bu s'okwute.
Verse 5
Ka Jesu ruru Kalvary
Ndi agha nara Ya akwa
were nnukwu ntu igwe
kpodo Chukwu n'Ya.