Jesu No N'Oriri Nso - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
10 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Alex Ugwu (OZIGE)
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 13 pages

Jesu No N'Oriri Nso by Alex Ugwu (OZIGE) — Lyrics

CHORUS Jesu nọ n'oriri nsọ, bịa were ọnọdụ n'ime m, site n'achịcha na mmanya a gọziri n'ọlta. Jesu nọ n'oriri nsọ, ị hụrụ m n'anya ma n'ime adị m asọ mụ. Biko Nwa atụrụ, bata n'ime m k'anyị biri. A nam arịọ gị biko bata. A nam arịọ gị gị gbaghara na ifere onwe m n'emezi m, mak'ifi omume na njọ m o. A nam arịọ gị biko Nna m o. A nam arịọ gị gị bịa were ọnọdụ n'ime m, site n'achịcha na mmanya a gọziri n'ọlta gị. VERSE 1 Ọkwa Jesu nke Mary mụrụ mmadụ anyị kpọgburu n'obe? Ọkwa ọ nabatara ọnwụ ahụ ọnwụ afụfụ, maka njọ anyị? Ọkwa ahụ n'ọbara ya bụ achịcha na mmanya nri mkpụrụ obi? E kwesịrọ m k'ị bata n'ime m ma n'ofu okwu gị gaazọ obi mụ o biko...
Read full lyrics

About Jesu No N'Oriri Nso

"Jesu No N'Oriri Nso" is a deeply moving motet that draws us right into the mystery of the Eucharist. Composed by Alex Ugwu, the song beautifully captures the reverence and awe we feel when approaching the altar. It is a piece that speaks of our human frailty and the overwhelming grace of Christ's presence in the consecrated bread and wine.

The verses are a heartfelt confession of unworthiness, echoing the centurion's prayer just before Communion: "E kwesịrọ m k'ị bata n'ime m, ma n'ofu okwu gị ga-azọ obi mụ o" (I am not worthy that you should enter under my roof, but only say the word and my soul shall be healed). The lyrics walk through a sincere plea for forgiveness, acknowledging how often we fall short, yet begging the Lamb of God to come and dwell within us.

For a choir, this motet is perfect for the Communion procession or during periods of Adoration. The arrangement gives the soprano line a soaring, pleading melody that carries the weight of the text, while the supporting harmonies create a solemn atmosphere. It is the kind of piece that quiets the church, inviting the congregation into a moment of profound personal reflection.