Full Lyrics
[JESU, ATỤKWASARAM GỊ OBI]
CHORUS
Jesu, atụkwasaram Gị obi
Jesu, atụkwasaram Gị obi
Ị nwụrụ n'elu obe mak'ihi onyenjọ m
Atụkwasaram Gị obi,
Ị nwụrụ n'obe n'ihi
Ọbụdịbara na mmiri nke si n'obi Gị asọpụta
dịka isiyi nk'ebere maka anyị
Atụkwasaram Gị obi
Atụkwasaram Gị obi
Atụkwasaram Gị obi
Atụkwasaram Gị obi eh
Jesu mo
VERSE 1
Nna di ebebe anam' ehunyere Gị
Ahụ n'ọbara mkpụrọbi n'ibu Chukwu nke Nwa Gị ị hụrụ n'anya
Nke ukwuu bụ Dinwenụanyị Jesu Kristi
Ịji medaa Gị obi maka njọ anyị
na nke ụwa nile
VERSE 2
Mak'ihi ahụhụ Ya dị oke ọnụ
mee r'anyị ebere n'ụwa nile
CODA
Chukwu dị nsọ
Onye nsọ dị ike
Onye nsọ dị anwụ anwụ
mee r'anyị n'ụwa ni
Le ebere.
[HOW TO SING THE CHAPLET OF DIVINE MERCY]
LEADERS
Eternal Father, I offer You the Body and Blood,
Soul and Divinity of Your dearly beloved Son,
Our Lord Jesus Christ,
ALL
in atonement for our sins,
and those of the whole world
DECADES 1, 3 & 5 (LEADER)
For the sake of His sorrowful passion,
ALL
have mercy on us and on the whole world
DECADES 2 & 4 (LEADER)
For the sake of His sorrowful passion,
ALL
have mercy on us and on the whole world
AFTER THE FIVE DECADES, THREE TIMES (ALL)
Holy God, Holy Mighty One, Holy Immortal One,
have mercy on us, and on the whole world.
and on the whole world.
[GREAT HALLELUJAH IV]
CHORUS
Hallelujah, hallelujah, hallelujah,
Hallelujah, hallelujah, hallelujah, hallelujah.