Full Lyrics Amara Gị rutenu m'aka, k'ihem riọrọ Gị Nna rute m'aka. Naani Gị bụ Chinekem nwere. Chukwu Nna, amara Gị rutenu mo!