Full Lyrics
[CHORUS]
Amara Gị rutenu m aka,
k'ihe m rịọrọ Gị Nna rute m aka.
Naanị Gị bụ Chineke m nwere,
Chukwu Nna, amara Gị rutenu mo!
[VERSE 1]
Ọ bụ onye n'aza mgbe m kpọrọ ya?
Ọ bụ onye n'eme ka m gbasie ike?
Amara Gị Chineke nke mo,
Ezi Nna zite amara Gị biko.
[VERSE 2]
Ugbọrọ ole m kpọrọ Ya ọ zara mo,
n'ezie onweghị onye ọzọ m nwere lee,
biko nwanne m rịọba Chukwu,
rịọba Chukwu o.