GBANITE by Ikeagwulonu Richard C — Lyrics

Ikeagwulonu Richard C Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Onye ọbụna gbanite o, Onye ọbụna gbanite o. K'anyị jebe nụ n'ụlọ nsọ, N'ụlọ Chineke kere anyị, Onye ọbụna gbanite o. VERSE 1 Anyị abịa n'ụlọ gị, Anyị abịa n'ụlọ gị o. Gọzie ndị nọ n'obi gị, Gọzie anyị do anyị nsọ. VERSE 2 Ụmụ nwoke batawa, Ụmụ nwanyị batawa biko. Bata n'ụlọ nsọ Chukwu, Batawa. VERSE 3 Iyokoko ko, Oge rugo o, Mgbe anyị gaeje n'ụlọ Chukwu o. Iyokoko ko, Were ọṅụ gbanite, Were ọṅụ gbanite, K'anyị jebe n'ụlọ Chukwu o. Iyokoko ko, Gbanite o.

Download the sheet music

GBANITE

GBANITE

By Ikeagwulonu Richard C
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want