Full Lyrics
VERSE 1 (Solo)
Wel' obi dimkpa kpaghaliba.
CHORUS
Wel' obi dimkpa kpaghaliba.
Ah, ịgbanrị na ofe, onye agbanarịlị awọlọ ya ekolu.
Agbar' ụz'owele mgba na ọ da echinu.
Wel' obi dimkpa kpaghaliba.
VERSE 2 (Solo)
Agwọ n'achụ ngwele mak' ọnụnọ!
Agwọ n'achụ ngwele mak' ọnụnọ!
Onye kwe, na chi ya ekwelu.
Onye kwelu na chi ya ekwelu.
VERSE 3 (Solo)
Ene nị a nw'ite ọ gbọ nyụ ọkụ.
Ene nị a nw'ite ọ gbọ nyụ ọkụ.
FINAL CHORUS
Ah, ịgbanrị na ofe, onye agbanarịlị awọlọ ya ekolu.
Agbar' ụz'owele mgba na ọ da echinu.
Wel' obi dimkpa.
Kpaghaliba.
Eye!