KWUBA AKA GI OTO - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: JUDE NNAM
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo, Nigerian Pidgin
Pages: 26 pages

KWUBA AKA GI OTO by JUDE NNAM — Lyrics

Onye ọbụla gee ntị nụr'okwu anyị jiri bịa. Onye ọbụla gee ntị maka ndụmọdụ! Ekwugh'ekwu mere okenye, mee ọnụ! Ekwu anụghị mere ntị, mekwa nwata! Anyị bịalụ disi taịmụ k'anyị chie unu wọning! Makana unu bụ mmadụ awakazịa anya! Unu chere na Chukwu dị nzuzu wee kee oji n'ọcha? Unu welụ nwayọ k'iwe Chukwu wee zenata. Akọ bụ ndụ! K'anyị welụ akọ n'uche biri. Ekwela ka ụmụ ụwa ghọgbue gị, ezi nwanne m o! Gbanarị akwa' rịrị o! Akwa n deeli o! Ị h'ị men'ị mena, nwanne m, kwub'aka gị ọtọ! Ihe anyị n'ekwu bụ k'anyị mebe omume ọma, bibe ezigbo ndụ, kaba ezigbo nka. Ọnwụ ike n'adị njọ, ma ọmala, Eh! Egwu Ọjọlị ma! Ọnwụ ike n'adị njọ, ma ọ k'ọchịchọ sọ ebute ha. Nwayọ, nwayọ k'eji alach'ofe dị ọkụ. Ihe onye metara na esokwa ya. Nke onye butere, ọbụrụ n'isi ya. Imere nma, imere njọ, Chukwu ma. Ị h'ị men'ị mena, nwanne m, kwub'aka gị ọtọ!
Read full lyrics

About KWUBA AKA GI OTO

"Kwuba Aka Gị Ọtọ" (Do What Is Right!) is a vibrant, didactic choral piece by Jude Nnam that brings Igbo moral philosophy straight into the choir loft. Rather than a standard liturgical hymn, this is a spirited folk anthem packed with proverbs and sharp advice. The lyrics call on everyone to listen to good counsel, warning against the destructive rush for wealth and reminding us that whatever a person sows, they will reap.

Musically, the piece is a thrilling workout for the choir. It opens with a bold, unison call to attention before breaking into lively call-and-response sections and intricate polyphony. The tenors and basses get their moments to shine with rhythmic, spoken-word-style solos, while the sopranos and altos weave a bright, driving ostinato. The use of traditional exclamations like "Iyom!" and "Ayaya!" gives the arrangement an unmistakable indigenous flavor that congregations absolutely love.

Choirs often pull this out for special occasions, cultural days, or choir concerts like the NACALIMCON Gala Night where it was famously performed. It is a song that demands energy, crisp diction, and a bit of theatrical flair. When the final lines declare that the world is a market and tomorrow is pregnant, it leaves the audience with both a tapping foot and a profound message to chew on.