Full Lyrics
STORY TELLER
Ụwa nụrọ nụ m
Kwo ekworo ajọ ka
K'anyi biri n'udo wepụa kpam kpam
Ụwa nụrọ nụ m maka nti kwo ekworo ajọ ka ewo
CHORUS
Ụwa nụrọ nụ m
Kwo ekworo ajọ ka
K'anyi biri n'udo wepụa kpam kpam
Ụwa nụrọ nụ m maka nti kwo ekworo ajọ ka ewo
VERSE 1
O nwere akụkọ m gaakọrọ unu
Kọọrọ anyi k'anyi nụ
Kpachara anya maka na ikwo ekworo ajọ ka
Echi di ime, nwa nyia buọ
I tee nụ
Nwa ugo m, Chineke chere m
Ọ naerube isi, nna nyere ya
Ihe ndụ mụrụ ya naachọ
Ọ naeme ezigbo
Ọ pụọ n'ụhụrụ chi mbọta ya
Ọ nan de iwe
Ọ tụrụ ime nke ọzọ
K'anyi gaa eruo maka ọbụ maka
Ihe onye kwuru k'anyi na kọrọ
Onye kwuru k'anyi na kọrọ?
VERSE 2
Ọ buru I tee nụ
I tee nụ kwunye re
Di ka ọ naeme
Ihu na nyaa laa
I diko n'ọkụ
Ekworoa bata a
K'ọma si aba ba n'e titugom
I tee nụ Echi di ime ewo
I tee nụ nye nwaagbọghọ
I tee n'echeli e
Echi di ime Ewo
Nwaagbọghọ n nwadi bia eh
Ụbọ chi a hụ Ọ dighianu ọnụ mkpọ
Ụmụ nna ya ewo a zawa kọrọ igbo
I tee nụ wee hụtuo ite ya
jaa wefie e ne bi nyere Echi di ime nri
wee tinye ya ọgwụ dibia nyere ya
ọ wee gụfụ tan n'ụgọ m nne
Ọgwụ ahụ dibia nyere ya
buru zi nke a tinyere ọgwụ wee debe re ya
Echi di me e rie
Echi di me a nwụọ
Ime kwukwa nggọwụ pụọọ
nụwa nụrọ num maka na i kwo ekworo ajọ ka aeh
VERSE 3
Ka ụbọchi naakawa nye nso
I tee nụ e kwuo kwa
Jaa n'en kedi bia kụwa kwa
kụgwo kwa ya ya ọgwụ ọzọ
Eji me mi na Nwa ugo m me
Chineke chere m
mgbe ụgọm naebe akwa nwa
Ọzọ bia n'ọ ya Ụgọ m naebe
Onye kewu walee
Onye mere m ihe a kea ọgọ
Ihe zikwa nsọ
I nọkwa nsọ eh? Ewo ọgọ
bia diri ya mma
mgbe ọ naanwụ ọ kpọrọ
Chineke chere m oo
Ezi nwa m oo oge' a ugo
kwụba aka gi ọtọ ọ dikata
N'ọ ọgaadị mma ndi n'ọ jụrụ gi taa
Echi ha gaagbakwute gi
Dika a na ekwu Ugo m naemeli e anya
Ọ kụda ghi ọzọ eh Chi
Chineke chere m e tre
gịnị kam gaeme?
Onye nọnsọ? Obi n'igwe
Ọ kwai naahụ ebe ọ ga diri m etus a gban pụna m oo ewo
Site n'ụbọchi a hụ emegbube
Chineke chere m a chọba i ru ọrụ
mana ọbụ nụ n achụ pụ
bịara ụwa a na ebe
ọ b'esi wei ke asị ya jekisuru nne ya nke ka
VERSE 4
nke b'ụmụ nna ya je re oh a chọ rọ ya
ya nụọ na be ha nna ije e jere kpọpụta
Chineke chere m oo
Si ha a kwụ ya n'aya bu nwa naezun cha
Ha were tiwe ya ihe n'akwa ariri nwa naebe
Aka m dikwa ọcha eh!
Aka m dikwa ọcha!
Aka m dikwa ọ ch'eh!
Aka m dikwa ọ cha! oge be ụnaeli
Ha were chụrụ ya chụba a ya n'ọjọ hịa
mana nye nwe ụwa nọ n'e lu mele ha anya ewo
Onye ma e chi
Ene gbula onye i kọn mma maka na
Echi di ime mgbe a nagagha ri n'ọ hịa
Ọ hụrụ Ada eze kpa nkụ k'e hi n'ya ka e gbuo
o were tie mkpu ndi nte ahụ glala ga
Chineke chere m tụghere Ada eze ụzọ a ya
Eze wee nụ Eze wee bee
Ada m fụlu e fụ alọ tagọ kpa ndụ ọzọ
Ewe re kụọ e kwendi mana d'ụgbakọta n'obi
e reyesi be nni n'aesi naahụ
Eze wee bia kpọ pụta
Chineke chere m wee nye iwu si k'a chie ya eze n
di e gbu a naakụ n'ụbọgbụ a na agba
Eze wee sịkwa ya k'a zie Ada eze
Ụnụ shụ la a chụkan'a nwa enwe nne
a chụ baa ya ebe ọ gadịrị ya mma
Ekworo a jọka kpọ asị ajọka
wepụ obi ọjọọ na mmekọ gi na mmadụ ibe gi n'ụdọ
SPOKEN EPILOGUE
Ya gaziere unu o! Nke onye chiri ya zere o!
Umunne m, k'anyi wepunu ekworo, anya ufu, anya ukwu, na esemokwu n'etiti anyi o!
Onye biri ibe ya ebiri o!
K'anyi birinu n'udooo!Iseee!