Akụkọ-Egwu Maka Ọmụmụ Jesu - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
10 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: Eze Chris
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 7 pages

Akụkọ-Egwu Maka Ọmụmụ Jesu by Eze Chris — Lyrics

ACT I (Adaobi's Solo) Ahe! Ọnkwọ nkwọ nkwọ Ahe! Ọnkwọ nkwọ nkwọ Onye nọ nsọ eh? Ọn'ọmbọ Okokoko Ime n'eme Lọọlọ eh! Okokoko Ime n'eme Lọọlọ eh! n'ime n'eme Lọọlọ n'ime n'eme Lọọlọ n'ime n'eme Lọọlọ ya n'ime Lọọlọ anyị n'ụmụlọ a nụ n'ọbọdọ Betleham Eze siri mu sịụnụ doo doo doo bia nụ Unu gbat'ọsọ k'unu nyere Lọọlọ y'aka Okokoko Ime n'eme Lọọlọ igwe! bute nụ ihe niile nk'ị mara ejiamụ nwa o Eze siri kpotanụ ndi niile ahụ mara ha n'amụ nwa o Kute mmiri but'ite gị Chit'ute gị bia k'anyị gaa n'ụlọ a nụ Akwa nwa, ụdọ nwa Ọjẹ nwa, chita ya bia n'ụlọ a nụ Chit'ọngwụ gị Ụkọchukwu kpeb'ekpere
Read full lyrics

About Akụkọ-Egwu Maka Ọmụmụ Jesu

Eze Chris’s "Akụkọ-Egwu Maka Ọmụmụ Jesu" (A Musical Story of the Birth of Jesus) is not just a standard carol, but a full nativity melodrama that brings the Christmas narrative into a traditional Nigerian village setting. The piece casts Mary as the "Lọọlọ" (Queen) and features characters like the Igwe, the Chief Priest, and the village maid Adaobi, blending the biblical Bethlehem with local cultural expressions and spoken dialogue.

The music is structured around the unfolding drama on stage. It opens with Adaobi's frantic, urgent solo as she runs through the village calling for help because the Lọọlọ is in labour, her cries of "O-ko-ko-ko" echoing over the choir's rhythmic backing. The tension builds through spoken dialogue and incantations until the moment of birth, when the mood bursts into a joyous, fast-paced celebration ("Amụworo anyị Ony'ebube" — A glorious child is born to us).

For a choir or drama group, this piece offers a vibrant, theatrical way to celebrate the Christmas season. It moves beyond simple singing, requiring costumes, acting, and traditional instruments like the ekwe, ọja (flute), and ịgba. It is a wonderful choice for a parish carol service or end-of-year concert, allowing the congregation to experience the joy of the Nativity in a deeply familiar, culturally resonant way.