Full Lyrics
REFRAIN
Ka mụ na Gị o Jesu dị na mma
Ka mụ na Gị o Jesu buru otu
Obi m chọrọ Gị, O onye ọma m bụ n'obi o
Ka I biri n'ime m, ka m biri n'ime Gị
Ya bụ ọchịchọ nke obi mụ o, obi mụ
Chọrọ Gị, O onye ọma m bụ n'obi o
Ka I biri n'ime m, ka m biri n'ime Gị
Ya bụ ọchịchọ nke obi mụ o
VERSE 1
Aga m eje n'altar je nata Jesu
Onye kwuru sị na Ya gaebiri n'ime m, mụ ebiri ma
Mụ jiri ezi obi, obi dị mma
Obi dị ọcha nata
VERSE 2
Oriri nso, ụtọ obi mụ o, Jesu ụtọ obi mụ o
Ụtọ obi mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ụtọ 'bi
Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ụtọ bi
Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o
Ọchịchọ obi mụ o, ọchịchọ obi mụ o
Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ụtọ 'bi
Ọchịchọ obi mụ o, ụtọ 'bi
Ụtọ obi mụ o, ụtọ 'bi
Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o
Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ka mụ na Gị dị na mma mgbe niile
Le k'obi m naachọ, ka mụ na Gị dị na mma mgbe niile
Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ụtọ bi
Chọọ, Jesu mụ o, obi mụ o
Biko nuo, bata nuo, Jesu mụ o, obi mụ o
Biko nuo, bịa ke n'o, bata n'ime m, biri n'ime m
Mụ ewer'o no duo, maka n'obi m naachọ Gị, maka n'obi m naachọ Gị
Mụ o Jesu, ụtọ obi mụ o, ụtọ bi
Jesu mụ o, ụtọ obi mụ o, Jesu
Obi mụ o
VERSE 3
Kedu onye hụrụ enyi ka Jesu, ee nwanne
Dị na mba, ihe si be rem I ke Jesu naanaghị
De, de mgbe mụ nọ n'o
Rịọ, de mgbe mmadụ naakọcha mụ, de n'ime o
Nọdụ mụ niile, de enyi ka nwanne kedu onye a
Gaatụrụ ya, onye nwere ihe karịrị Jesu mụ, ya rịbe ya
Enye na mụ o