Full Lyrics
INTRO
Kulie nuo fee Chineke ofufe.
Ngwanu fee ya ofufe oh.
CHORUS
K'uwa k'uwani le nuria bia nu bia,
Nu bia nu bia nu bia nu bia nu.
Ụmụnne m fee ya, Chukwu onye dị mma, Chukwu onye dị ukwu.
Chukwu onye dị mma fee nu ya, bia feenu,
Bia feenu bia feenu bia feenu bia feenu.
Chineke nambara Igwe fee nu ya,
Fee nu ya fee nu ya fee nu ya.
Feenu ya fee ya fee nu ya fee ya.
K'uwani le fee nu Chukwuoma.
Ọ bụ Onye amara, Ọ bụ Onye ebere,
Ọ bụ Chim nwere, O n'ezi m ụzọ.
K'uwa ni le fee nu, fee nu ya fee nu ya.
Fee nu ya fee nu ya fee nu ya.
Chineke n'ebenso ya k'uwani le fee ya.
VERSE 1
Ụmụnne m gbakọtaba nụ n'ugwu nandida ni le,
Kuo kuo kuo nu egwu oyorima yegeyeyegeye.
Eh guwo yorima oh, ihe niile n'eku ume.
Le n'eku ume, ihe niile me ya.
Le n'eku ume, ihe niile n'eku ume fee nu ya.
Ihe niile n'eku ume fee ya.
Ihe niile n'eku ume fee ya, febe nu Chukwu.
Le n'eku ume fee ya, k'anyi fee Nna.
Ihe niile dị ndụ fee ya, tuonu ya Odogwu.
Tuonu ya Dike, tuonu ya agu n'echemba.
Agu n'echemba ni le, buko taba nu ngwa.
VERSE 2
Mem egwu egwu eh, kogo gom kogo gom ko gom kogogom.
Kubanu egwu, kubanu ekwe.
Kubanuo gele kogogom kogo gom ko gom kogo gom.
Butenum kpotomkpon'o na e yo gwo o titi fee ya feenu.
Fee nu ya bia fee ya bia fee ya,
Bia fee ya bia fee ya uwa ni le bia fee ya.
Bia fee ya ya fee ya bia fee ya uwa ni le bia fee ya.
Bia fee ya bia fee ya bia fee ya uwa ni le.
VERSE 3
Fee nu ya, k'anyi je.
K'anyi je n'ebenso ya, k'anyi je.
K'anyi je sekpuoro ya, k'anyi je nu je kele O.
Sepulu wa Chukwuoma, onyeoma fee nu.
Onyeoma fee nu, onyeoma fee nu, onyeoma.
Kelee nu ya uwa ni le, bute nụ ngwa egwu.
K'anyi fee Chukwu, chichichichichi gwu.
Chichi chichi chichichichichi, chịkọta ngwa egwu.
Chichichichichi chichi, chịkọta ngwa egwu.
DOXOLOGY
Tibe nụ egwu, otito dịrị Nna, otito doh doh.
Tobenu ya, tobenu ya, tobenu ya, otito dịrị Nna.
Onye kere ihe niile, otito otito otito.
Otito otito otito dịrị Nwa.
Jesu Eze, otito dịrị Muọnsọ.
Onye ntasi obi oh, onye obiọma Muọnsọ.
Onyeọma onye obiọma Muọnsọ onyeọma.
Etuo dinu zizi oh, k'oga digide.
K'oga digide wee ruo mgbe ebiebi.
Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen, Amen.