Full Lyrics
CHORUS
Ezi Chineke Nna,
Ezi Chineke,
Mmụọ si n'igwe,
Chukwu nọ n'oriri nsọ,
bịa bata n'obi mmadụ niile,
n'im'obi ndị niile kwere na Gị.
REFRAIN
Bata O bata, ekwerem na Gị.
VERSE 1
O Dinwenu bata, agụụ gị n'agụ m.
O Dinwenu bata, ihe gị n'asọ m.
VERSE 2
O Dinwenu bata, nye m'ihe n'obi.
O Dinwenu bata, nye m'onyinye Gị.
VERSE 3
O Dinwenu bata, nekwasam anya.
O Dinwenu bata, gbaghara m njọ.
VERSE 4
O Dinwenu bata, nye m ezi ndụ.
O Dinwenu bata, nye m ezi udo.
VERSE 5
O Dinwenu bata, nye m ike Gị.
O Dinwenu bata, nye m Mmụọ Gị.
VERSE 6
O Dinwenu bata, Ị bụ Onye nwem.
O Dinwenu bata, Ị bụ Chukwu m o.