Full Lyrics
REFRAIN
Ezi Chineke Nna, Ezi Chineke m, Mmụọ si n'igwe,
Chukwu nọ n'orir'insọ, bịa bata n'obi m, bịa bata n'obi m,
Bịa du ndị nke m'obi n'im'obi ndị niile kwere na Gị.
VERSE 1
O Dinwenu bata, agụụ gị n'agụ m,
Bata O bata, kwerem na Gị.
VERSE 2
O Dinwenu bata, nye m'ihe n'obi,
O Dinwenu bata, nye m'onyinye Gị.
VERSE 3
O Dinwenu bata, nekwasam anya,
O Dinwenu bata, gbaghara m njọ.
VERSE 4
O Dinwenu bata, nye m ezi ndụ,
O Dinwenu bata, nye m ezi udo.
VERSE 5
O Dinwenu bata, nye m ike Gị,
O Dinwenu bata, nye m Mmụọ Gị.
VERSE 6
O Dinwenu bata, ị bụ Onye nwem,
O Dinwenu bata, ị bụ Chukwu mo.