EZEUDO by Chukwujekwu Nweke — Lyrics

Chukwujekwu Nweke Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ezeudo anyi abiala i tuni Gi mmamma Nara nara onyinye anyi n'enye Gi e VERSE 1 Anyi ji achicha i nyer'anyi Chukwu na mmanya dimma K'anyi ji bia n'ihu Gi e doo nara gozie VERSE 2 Dika aja Abel dika Melchizedek K'aja anyi na achuru Gi e O si n'obi sali sali sali VERSE 3 O bu Gi bu Ony'oma dimma Ony'oma maramma Ony'oma dimma Chukwu nara gozie

Download the sheet music

EZEUDO

EZEUDO

By Chukwujekwu Nweke
Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want