Full Lyrics
CHORUS
Bịanụ k'anyị mee y'eze
eze nk'otito
K'anyị mee y'eze
ezeigwe
g'achị mba nile
VERSE 1
Ụmụ mmadụ mba nile
Ọnwa na anyanwụ
bịanụ ka anyị mee y'eze
VERSE 2
Bịanụ k'anyị mee y'eze
Onye ọchịchị ya naagaghị
enwe njedebe o
eze ebighịebi
VERSE 3
K'anyị mee y'eze
naagaghị agafe
K'anyị mee y'eze
n'enwekwaghị mmebi.
VERSE 4
Kpọọ isiala
nye eze ebube
gbụọrọ y'ikpere
n'ọbụ eze otito.