Full Lyrics
REFRAIN
Eze m o Chineke m o Okaka
Nna gbadata nara onyinye anyi o
Chukwu oma
VERSE 1
Oji meligwe gbadata n'alta Gi
Onye kere uwa bia nara aja anyi n'el' alta Gi
Biko nara ya
VERSE 2
O bu n'aka uko gi eh k'anyi si achu aja
Nye gi aja di nso
Biko nara biko nara m o
Gozie anyi o biko nara ya