Full Lyrics
[CHORUS]
Ebube n'onwe ya
Si iyi nke ndu m'o Chukwuoma
n'emere mumma umu Gi abiala ichuru Gi aja Chukwu
N'aka ukochukwu Gi Papa lee nw'odibo Gi n'altar
Onye m bu n'obi biko nara nu onyinye anyi
Gi n'altar Chukwuoma n'emere mumma biko nara ya gozie.
[VERSE 1]
O di mma n'eme mma Eze
Chukwuoma Obube bia O
ny'ukwu n'ogbo agha Chim'e
nara nu onyinye anyi n'enye
nara nwo ji ja mma m Chukwu
Onye m bu n'obi
Onyinye maramma n'ama si Gi e.
[VERSE 2]
Achicha si n'igwe na mmanya mara mma biko, nara ya, gozie ya
Nna, nara Eze bube gozie nu ya
Bibia Onyinye di mma a la Chim'e
Maramma n'ama si Gi.