EZE AMULU OHURU - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
7 downloads
Added Jul 31, 2026
Christmas Hymns Staff & Solfa
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

EZE AMULU OHURU by Jude Nnam — Lyrics

REFRAIN Ụwa nile golibenu o, ony'ọbụla gbabegwu!! Kedu ọtịgba k'anyị tie egwu! Ụwa nile golibenu o, n'amụrụ Eze ụwa nile! Eh! K'anyị golibenu o, egwu ọma eh! ṅụrịba K'anyị golibe ụwa nile ṅụrịba. Amụrụ Kristi Onye nzọpụta nk'ụwa! Amụrụ ya n'ụlọ anụ na Bethlehem Judea! K'anyị jeenụ, k'anyị jeenụ, kelee Eze ụwa nile! K'anyị jee, k'anyị jee, k'anyị jee, k'anyị jee, kelee Eze ụwa! Kristi m o Eze amụrụ ọhụrụ Onye nzọpụta bịago n'elu ụwa Eze amụrụ ọhụrụ VERSE 1 Lee ka ebube ya n'agbuke, Lee Jesu Eze keru hee! Lee Maria ka ọ ku nw'ọhụrụ ya.
Read full lyrics

About EZE AMULU OHURU

When the choir strikes up "Eze Amulu Ohuru," the atmosphere in the church immediately shifts to pure Christmas joy. Jude Nnam has crafted a vibrant, rhythmic call to celebration that invites the whole world to rejoice and dance because the Savior is born in Bethlehem. The refrain is infectious, urging everyone to bring out their drums and join the song for the newly born King.

The verses beautifully unfold the Nativity story, painting pictures we all know so well but with a distinctly Nigerian choral energy. We sing of Mary holding her newborn, Emmanuel, and the bright star shining in the sky to guide the way. The music captures the urgency of the shepherds rushing to the manger and the wise men following the light from the rising sun.

By the final verse, the choir joins the voices of the angels, singing glory to God in the highest and peace to people of goodwill. It is a perfect piece for the Christmas season, full of life and movement, making it a favorite for choirs to sing during the festive Masses as the congregation comes forward to welcome the newborn King.