Enwere m aṅụrị / Nna Nara - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
93 downloads
Added Jul 30, 2026
Composer: Jude Nnam / J.C.C
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

Enwere m aṅụrị / Nna Nara by Jude Nnam / J.C.C — Lyrics

CHORUS Enwerem aṅụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwusi k'anyi jee n'ụlọ Chukwu, n'ụlọ Chukwu, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu. VERSE 1 Enwerem aṅụrị oge m nụrụ ka ha n'ekwusi k'anyi jee n'ụlọ Chukwu aṅụrị, aṅụrị k'anyi kwuzi n'ọnụ ụzọ ama Ierusalem dika eke obodo kwusiri ike. VERSE 2 Ebe Ierusalem dika eke obodo kwusiri ike, ebe agbụrụ nile n'aga mba nile nke Onye nwe anyi, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu. VERSE 3 Kpe ni le n'a gọ mba ni le nke Onye nwe anyi, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu, k'anyi jee n'ụlọ Chukwu. Udo diri ndi hụrụ gị n'anya, udo diri gị. Na ndionyi m n'o ma k'a si Udo, udo udo diri gi N'i hi ulo Onye nwe anyi m'a gaachọ m'a k'o di mma. NNA NARA (FOR CONSECRATION) Nna naranu gozie Onye nweanyi a ja anyi n'achuru Gi.
Read full lyrics

About Enwere m aṅụrị / Nna Nara

This score brings together two distinct moments of the Mass in Igbo, beginning with a joyful setting of Psalm 122, "Enwere m aṅụrị" (I rejoiced when I heard them say). It captures the eager, communal spirit of gathering for worship, making it a natural choice for an Entrance procession. The melody moves with a steady, walking pace that reflects the journey of the faithful up to the house of the Lord, inviting the whole congregation to join in the gladness of arriving at the altar.

The second part of the sheet offers "Nna Nara," a gentle and reverent piece intended for the Offertory and Consecration. Here, the mood shifts from the exuberance of the gathering to a quiet offering of gifts. The choir sings of presenting a holy and living sacrifice, asking the Father to receive and bless the offerings of His children. Together, these pieces provide a choir with music that frames the Mass beautifully—from the first steps into the church to the solemn preparation of the Eucharist.