Full Lyrics
[CHORUS]
Chineke Nna anyị abịa taata
Ịkpọ isiala n'ekele n'ekele
Wetara anyị ndụ nke si n'igwe
[VERSE 1]
Bịanụ n'ihu Ya, ụnụ ndị nke Ya
K'Ọ gbaghara ụnụ, k'O wee nara ụnụ.
[VERSE 2]
Toonụ ọlụ Ya, toonụ ebube Ya
K'O nye ụnụ ike, k'O nye ụnụ udo.
[VERSE 3]
Ị bụ eziokwu, Ị bụ sọ otito
Onye dị nwayọọ, Onye dị ebere.
[VERSE 4]
Toonụ Chukwu Nna, toonụ Chukwu Nwa
Ka Mmụọ Nsọ wee bịa, biri n'obi ụnụ.