ABIALAM O CHUKWU by Umeh George F — Lyrics

Umeh George F Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[CHORUS] Chukwu lee mu n'abegi o Abịaram inye gị ekele ma nuru ngozi [VERSE 1] Ekele ọma kam g'enye gị Chukwu Maka n'ọ bụ gị kes'anyị ke Lenu ya [VERSE 2] Batanụ k'anyị kpọ isiala nye ya K'anyị gbuo kpere n'ihu ya Were nara mara ya Kele nu ya [VERSE 3] Make duo nye nwerike ịbịa Were nwa'a mara n'ihu Chukwu Ọ bụ onye dị umeala Na onye nwer'obi ọcha Kele nu ya

Download the sheet music

ABIALAM O CHUKWU

ABIALAM O CHUKWU

By Umeh George F
Solfa
Igbo
1 page
8 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want