EKERESIMESI ELUTEGO by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Christmas Celebrations Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ekeresimesi elutego eh! Ekeresimesi elutego! eh! lu te go! K'anyi nurianu K'anyi nuria n'o lu te go! K'anyi nurianu na Kristi Nwa Chineke abingo Ekeresimesi elutego eh! lu te go! Kua mgbiringba eh! biko gbam! gbam! gbam! gbam! eh! biko Kua mgbiringba eh! Nwa chineke abia go Kua mgbiringba eh! Ekeresimesi abingo lu te go. VERSE 1 Jesu Nwa chineke Amuru ya n'ul'anu N'ikpo ahihia Wee nyibe ya Ndi nche aturu no n'ime ohia n'eti mkpu Mmuo ozi nke Chukwu Bikwutere ha Ebube ya zuru n'ahu Nnuku egwu jidere ha, Obi mmapu jidere ha Mmuo ozi gwara ha si ha unu atu egwu N'obodo Devid taa amutara unu Onye nzoputa Kristi Dinwenu. VERSE 4 Ndi eze ato Si n'owuwa anyanwu bia Ha n'acho eze a muru ohuru Kpakpando wee puta n'udi iche Wee duruo ha n'ebe nibere ya.

Download the sheet music

EKERESIMESI ELUTEGO

EKERESIMESI ELUTEGO

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
8 Downloads
Christmas Celebrations Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns
0 0

More lyrics you may want