EKENE MARIA! by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

Rev. Fr. Dominic Igwe Igbo Latin Marian Hymns Hymns Concert Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Ave, Ave, Ave, Ave Maria. [TUTTI] Ave, Ave. [CHORUS] Ave, Ave, Ave, Ave Maria. Ị jupụtara na amara Nne. Ekene, ekene, ekene ọ dịrị gị. Nwanyị ọma ezigbo Nne. [VERSE 1] N'etiti ụmụnwanyị niile, Ị bụ Onye dị ukwu. Ị bụ Onye dị ngozi, Yọbara anyị arịrịọ eh, Dịka na Kana na Galili. [VERSE 2] Ọ dị ngozi, N'elu kacha sie nu, Ọ dị ngozi, Odogwu. Onye bụ Nwa ya, Jesu Eze Ụwa. [VERSE 3] Maria, Nne nke Chukwu, Nne nke Onye nwe anyị, Mkpụrụ afọ gị, bụ nwa nụ Chukwu ke. Mmụọ Nsọ g'ori benu, Gọzi banu gọzi benu, na Dinwenu. Agbọọ niile, b'a kpọ mọ, Ha gaakpọ mọ, Onye dị ngozi, Onye dị ukwu.

Download the sheet music

EKENE MARIA!

EKENE MARIA!

By Rev. Fr. Dominic Igwe
Solfa
Igbo, Latin
3 pages
35 Downloads
Marian Hymns Hymns Concert
0 0

More lyrics you may want