Full Lyrics
INTRODUCTION (TENOR SOLO)
Maria Nne mụrụ Jesu! Afọ mụrụ Jesu bịa o
Nne nke ụwa niile! Nne dị nsọ! Afọ mụrụ Odogwu!
Nne dị ukwu Nne nke obodo anyị bịa o! Anyanwụ ụtụtụ
bịa gbaa egwu Nne mụrụ onye nzọpụta nyị Jesu bịa Mama
Nne nke dị ebube anyị ekelee anyị ekelee Anyị ekelee
CHORUS
Maria ezigbo Nnem
SOPRANO SOLO
Ekene Maria Maria ezigbo nne
REFRAIN
Ekene gị Maria ekene
SOPRANO SOLO
Ugogbe ezi n'ụlọ Maria nneọma maramma
SOPRANO SOLO
Achalugo nwanyị ị bụ nne ọma bụ sọ mma
SOPRANO SOLO
Maria Maria
CHORUS
Afọ mụrụ Jesu Maria ezigbo nne
Achalugo nwanyị Maria Nne dị nsọ Tuo ya Nne Nnem a
Ezi Mama Lee Mama Ọ bụ ezigbo nne
Haiye! Haiye! ezi Mama ezi nne Maria
A bụ ezigbo nne