Ekene Mo! - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Bon. S. A. Inyang
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 4 pages

Ekene Mo! by Bon. S. A. Inyang — Lyrics

Ekele ọma m o, ka m jiri bịa nụ, Bịa o k'anyị kele eze. Ekike ọma ya k'o nyere m o, Onye pụbe ọma bụ nk'o nyere m o, k'anyị too Chukwu. Onye meere ịhụnanya n'enweghị mgbanwe, O kwesịrị k'anyị nye ya. Ezie ekele Chukwu nke igwe, Kele o Chukwu nke igwe. Ezi Chukwu Ezi Nna, o gozie nk'anyị bịa. Ekele m o ka m naenye gị Chukwu. Chukwu m bụ mmadụ, onye gaarị cheta m o? Onye bụghị Chukwu m, o bụghị Chukwu m. Onye dịka Chukwu dị ebube o? Chukwu m o, o bụ ya bụ eze m o. O bụ ya dị ebube m o, ihe ọma ya naamasị. O Chukwu m o, Eze Chukwu m o, Dị ebube n'eme mma. Too ya, too ya ma kulie, K'anyị kele ya bụ eze.
Read full lyrics

About Ekene Mo!

"Ekene Mo!" is a lively Igbo thanksgiving and offertory anthem composed by Bon. S. A. Inyang. The words carry a deep sense of personal gratitude, ringing out as a vibrant expression of thanks to God for His unchanging love and boundless goodness.

The piece is perfectly suited for the Offertory procession or as a general thanksgiving hymn during Mass. The lyrics invite the congregation to bring their best gifts and praises to the King of Heaven (Chukwu nke igwe). A particularly moving section reflects on human frailty versus divine faithfulness, asking who would remember us if God were merely human. This thoughtful moment quickly transitions into an energetic invitation to dance and offer joyful songs to the Lord, making the anthem a natural fit for festive celebrations and harvest thanksgivings in the parish.