Full Lyrics
CHORUS
Ekele o, ekele o, ekele o, ekele o,
Maria nwaanyị ọma, ị bụ ezigbo nne.
VERSE 1
I juputara na grasia,
Oseburụwa nọnyere gị,
Ị dị ngọzi, ị dị ngọzi, ị dị ngọzi
N'etiti ụmụ nwaanyị niile.
VERSE 2
Ọ dị ngọzi, dị ngọzi gị n'ezie,
Ọ dị ngọzi, n'ezie ọ dị ngọzi,
N'ezie ọ dị ngọzi bụ nwa afọ gị Jeesụ.
Jeesụ, bụ nwa afọ gị Jeesụ, Jeesụ, Jeesụ.
VERSE 3
Maria dị asọ nso, nne nke Chukwu,
Kpeere arịrịọ anyị bụ ndị njọ arịrịọ taa,
Na mgbe ọnwụ anyị.
Amen, Amen, Amen, Amen.