Full Lyrics
Nso ka Chineke dị nso, nso, nso
Ọ bụ ya bụ nso dị nso
Ebube n'onwe ya
Ụmụ gị naetiri gị hosanna nso
Onyenwe ndị agha
Hosanna n'elu kachasị elu
Osebulụwa Chineke
Nke igwe ndị agha
Ebube n'onwe ya
Hosanna eeh, hosanna eeh
Hosanna eeh, hosanna eeh
Hosanna n'elu kachasị elu
Ọ dị ngọzi bụ onye naabịa
N'aha Onyenweanyị
Hosanna n'elu kachasị elu