Ebube Chukwu by David Irobanesen — Lyrics

David Irobanesen Igbo Yoruba Hausa Esan English Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Anthems Solfa notation

Full Lyrics

[Treble Solo] Eze uwa niile, onye okike [Soprano] Onye naedu anyị ije, Oki n'igwe Chineke mma, bulie Jesus elu o Onye dika gị Chineke Chukw'ọma [Chorus] Ebube Chukwu, Ebube Chukwu Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Ebube Chukwu, Ebube Chukwu Ebube Chukwu, Oh Chukw'ọma Osebulụwa Chineke Ebube dike onye m kangiri bia Ebube dike, Osebulụwa Chineke Ebube dike onye m kangiri bia Ebube dike onye ka chi [Tenor Solo] Chukw'ọma, Agụnechemba m o Onye dika gị, Eze n'eli eze Onye di to gị o! Gịnị ka m gaeji kele gị, Ebube Mata ihe niile mere m Ndị Igbo naakpọ gị Eze ndị eze Ndị Yoruba naakpọ gị Ọba awọn ọba Ndị Hausa naakpọ gị Sarki na sarki Ndị Esan naakpọ gị Ojie nos'Ojie [Chorus] Afa gị ebuka Chineke Onye ka chi, Ebube Ebube Odogwu, Odogwu, Odogwu Oh Chukw'ọma Ọkaka Oh Chukw'ọma Ebube Dike Oh Chukw'ọma Ebube Chukwu, Ebube Chukwu Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Oh Chukw'ọma

Download the sheet music

Ebube Chukwu

Ebube Chukwu

By David Irobanesen
Solfa
Igbo, Yoruba
4 pages
4 Downloads
Entrance songs Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Anthems
0 0

More lyrics you may want