Full Lyrics
INTRO / CHORUS
Onye Okike, Okemmo
Eze uwa nile onye Okike
Onye nedu anyi ye
Obi n'igwe
Chineke mma
Bulie Jesu elu
Bulie Jesu eluo
Onye dika gi Chineke
Ebube ka gi a dim fefe
Oke!
Oh Chukwu oma
Oh Chukwu oma
VAMP
Ma, Eze uwa nile
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu
Oh Chukwu o
VERSE
Osebuluwa Chineke
Ebube dike
Onyinye m ka m jiri bia
Ebube dike
Osebuluwa Chineke
Ebube dike
Onyinye m ka m jiri bia
Ebube dike
Onye ka chi
Onye ka chi
Ebube Ebube Ebube
Ebube Ebube Ebube
Onye ka chi
TENOR SOLO
Chukwu oma
Agunechemba mo
Onye dika Gi o?
Eze ndi eze
Onye dika Gi o?
Gini ka m geji kela Gi Ebube?
Maka ihe nile mere m
Ndi Igbo nakpo Gi Eze ndi eze
Ndi Yoruba nakpo Gi Oba awon oba
Ndi Hausa nakpo Gi Sariki na sarki
Ndi Esan nakpo Gi Ojie nos'ojie
Afa Gi Ebuka Chineke
Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu!
Onye Kachi
Ebube Ebube
SATB
Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu!
Oh Chukwu oma
KEY C
Otito!
Oh! Chukwu oma
Oh! Chukwu oma
Onye okike
Oh! Chukwu oma
Okaka
Oh! Chukwu'o ma Ebube dike!
KEY F
Oh! Chukwu'o ma
Chukwu'o ma
Oh Chukwu'o ma
Eze uwa nile
Ebube Chukwu, Ebube Chukwu
Oh Chukwu'o ma