EBUBE CHUKWU by DAVID IROBONOSEN — Lyrics

DAVID IROBONOSEN Igbo Yoruba Hausa Esan Hymns Anthems Celebrations Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[TENOR SOLO] Onye okike, Oke mmụọ, [SOPRANO] Chukwu ọma! [TENOR SOLO] Eze ụwa niile, Onye okike, Onye naedu anyị ije, Obi n'igwe Chinememma, Bulie Jesus elu, bulie Jesus elu o. [SOPRANO] Elu, elu. [TENOR SOLO] Onye dị ka gị Chineke? Ebube dike! [SOPRANO] Maka gị adị m mma. Oh Chukwu ọma. Oh Chukwu ọma. Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, oh Chukwu ọma. Osebulụwa Chineke, ebube dike. Onyinye m ka m jiri bịa, Ebube dike. Osebulụwa Chineke, ebube dike. Onyinye m ka m jiri bịa, Ebube dike. Onye ka chi, Onye ka chi. Onye ka chi, Onye ka chi. Onye ka chi, Onye ka chi. Onye ka chi, Onye ka chi. [TENOR SOLO] Agụ naeche mba m o, onye dị ka gị o, Eze ndị eze, onye dị ka gị o? Gịnị ka m gaeji kelee gị Ebube? Maka ihe niile i meere m. Ndị Igbo naakpọ gị; Eze ndị eze, Ndị Yoruba naakpọ gị; Ọba awọn ọba, Ndị Hausa naakpọ gị Sarki na Sarki, Ndị Esan naakpọ gị Ojie nos'Ojie. Afa gị ebuka, Chineke. Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu! [SOPRANO] Onye ka chi, Onye ka chi. Odogwu, odogwu, odogwu, odogwu. Oh Chukwu ọma. Otito! Oh Chukwu ọma. Oh Chukwu ọma. Oh Chukwu ọma. Ọkaka, Oh Chukwu ọma. Ebube dike, Oh Chukwu ọma. Chukwu ọma, Oh Chukwu ọma. Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Ebube Chukwu, Oh Chukwu ọma!

Download the sheet music

EBUBE CHUKWU

EBUBE CHUKWU

By DAVID IROBONOSEN
Staff & Solfa
Igbo, Yoruba
10 pages
4 Downloads
Hymns Anthems Celebrations
0 0

More lyrics you may want