EBUBE CHUKWU by DAVID IROBONOSEN — Lyrics

DAVID IROBONOSEN Igbo Yoruba Hausa Esan Anthems Celebrations Sacred songs Staff notation

Full Lyrics

[TENOR SOLO] Onye okike, Oke muo, Ezu'wa niile, Onye'okike, Onye ne du'anyi' je, Obinigwe Chinememma, bulie Jesus elu bulie Jesus elu o oye dikagi Chineke? Ebube dike! [CHOIR] Oh Chukwu'oma. Oh Chukwu'oma. Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, oh Chukwu'oma. [TENOR SOLO] Ose bulu wa Chineke, ebube dike. onyiye m kam giri bia, Ebube dike. Ose bulu wa Chineke, ebube dike. onyiye m kam giri bia, Ebube dike. Onyekachi, Onyekachi. Onyekachi, Onyekachi. Onyekachi. [TENOR SOLO] Chukwu'oma Agunechemba mo, onye dikagi o, Eze ndi eze, Gini kam geji kele gi Ebube? maks i he nile mere m Nd'igbo nakpogi; Eze ndi eze, ndi Yoruba nakpogi; Oba awon'ba, ndi'ausa nakpogi sariki na sar' ki, ndi'Esan nakpogi Ojie nos'Ojie. Afa gi ebu ka, Chineke. Odogwu! Odogwu! Odogwu! Odogwu! [CHOIR] Ebube Ebube. Odogwu, odogwu, odogwu, odogwu. oh Chukwu'oma. Otito! oh chukwu'oma. oh chukwu'oma. oh chukwu'oma. Okaka Oh Chukwu'oma. Ebube dike Oh Chukwu'oma. Chukwu'oma Oh Chukwu'oma. Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Ebube chukwu, Oh Chukwu'oma!

Download the sheet music

EBUBE CHUKWU

EBUBE CHUKWU

By DAVID IROBONOSEN
Staff
Igbo, Yoruba
29 pages
5 Downloads
Anthems Celebrations Sacred songs
0 0

More lyrics you may want