Ebube Christmas by Ibeka Val — Lyrics

Ibeka Val Igbo Christmas Anthems Solfa notation

Full Lyrics

SECTION A (ACCAPELLA) Solo: Kedu ebe ọ naakpọtụ? Tutti: Kedu ebe ọ naakpọtụ? Solo: Kedu ihe naeme nụ? Tutti: A gaamụtara ụwa nwa ka nwa n'ezie. SECTION B (ALLEGRETTO) Ih'ebube g'eme nu, Ih'ebube g'eme n'eb'a. Ih'ebube g'eme nu, Ih'ebube g'eme n'eb'a. Ih'ebube g'eme nu, Ih'ebube g'eme. Kunienu k'anyị jee lee re ihe g'eme nu. Ih'ebube g'eme nu. Ih'e di egwu g'eme. Elịgwe n'ụwa g'enwe mmekọrịta. A gaamụ nwa ka nwa. SECTION C (CON BRAVURA) Nwa gbọghọ na maghị nwoke lụrụ tatata, sị te n'ike n'ebube muo nsọ. Ebube muo nsọ, Ebube muo nsọ a dakwasịgo ya n'uju n'uju n'uju n'eziokwu. Ọ gaatụrụ ime n'ike n'ebube muo nsọ, ọ bụ n'ike n'ebube muo nsọ ọ gaatụrụ ime, ọ gaatụrụ ime mụtara ụwa nwa. Ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa ka nwa. Ih'ebube g'eme nu. Ih'e di egwu g'eme. Elịgwe n'ụwa g'enwe mmekọrịta. A gaamụ nwa ka nwa. SECTION D (OPERATIC) Soprano Solo: Eeh Eeh Ee e Ee e Eeh. Ọ mụrụ nwa nwoke, ọ mụrụ nwa nwoke, nwa yiri nna ya. Bass Solo: Gịnị naakpọtụ? A mụrụ nwa ka nwa. Ị sịrị gịnị? A mụrụ nwa ka nwa. Nwa gịnị? A mụrụ nwa ka nwa. Kwuo ya ọzọ. A mụrụ nwa ka nwa. Oh eeh. SECTION E (REFRAIN) Kedu ih'a gaakpọ ya? Emmanuel, Emmanuel, Emmanuel, Emmanuel. Chukwu nọnyere anyị. A g'a kpọ ya, oh a g'a kpọ ya, nwa Chukwu ka ị bụ, Emmanuel nke pụtara na Chukwu nọnyere anyị, onye eze ka ị bụ, Ọkpara Chukwu nnọọ nnọọ bia. FINALE Ih'ebube emego nu. Ih'e di egwu emego. Elịgwe n'ụwa enwego mmekọrịta. A mụgọ nwa ka nwa.

Download the sheet music

Ebube Christmas

Ebube Christmas

By Ibeka Val
Solfa
Igbo
5 pages
0 Downloads
Christmas Anthems
0 0

More lyrics you may want