Full Lyrics
CHORUS
Ebere Ya k'anyi n'arịọ,
ebere Ya k'anyi n'arịọ.
Ebere Chukwu,
ebere Nna k'anyi n'arịọ.
VERSE 1
Etuo bu k'anyi siri mehie o!
Ọkụsịdịrọ mma n'anyi kwuru kwujọọ njọ!
VERSE 2
Ewo ya nyoyore ikpe jikọ k'anyi a
Ịhụasị obiojọọ na ịwe karịa